Ezikiel 24:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 “‘Ọ bụ omume rụrụ arụ ị na-eme mere i ji bụrụ onye na-adịghị ọcha.+ M gbara mbọ ka m mee ka ị dị ọcha, ma, ị kwụsịghị ihe ndị ahụ mere ka ị ghara ịdị ọcha. Ị gaghị adị ọcha ruo mgbe iwe m na-ewesa gị dajụrụ.+
13 “‘Ọ bụ omume rụrụ arụ ị na-eme mere i ji bụrụ onye na-adịghị ọcha.+ M gbara mbọ ka m mee ka ị dị ọcha, ma, ị kwụsịghị ihe ndị ahụ mere ka ị ghara ịdị ọcha. Ị gaghị adị ọcha ruo mgbe iwe m na-ewesa gị dajụrụ.+