Ezikiel 6:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 A ga-emekwa ka ebe ịchụàjà unu tọgbọrọ n’efu,+ gbajisịakwa ihe unu ji adọba ihe nsure ọkụ na-esi ísì ụtọ. M ga-emekwa ka ndị unu e gburu egbu daa n’ihu arụsị unu ndị na-asọ oyi ka nsị.+
4 A ga-emekwa ka ebe ịchụàjà unu tọgbọrọ n’efu,+ gbajisịakwa ihe unu ji adọba ihe nsure ọkụ na-esi ísì ụtọ. M ga-emekwa ka ndị unu e gburu egbu daa n’ihu arụsị unu ndị na-asọ oyi ka nsị.+