Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 85:2
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    •  2 Ị gbagharawo njehie nke ndị gị;+

      I kpuchiwo mmehie ha dum.+ Sila.

  • Aịzaya 40:2
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 2 “Gwanụ Jeruselem okwu ga-eru ya n’obi.+ Tienụ mkpu gwa ya na oge ahụhụ ya agafewo,+ na a kwụchaala ụgwọ njehie ya.+ N’ihi na ọ natawo ụgwọ zuru ezu n’aka Jehova maka mmehie ya niile.”+

  • Jeremaya 31:34
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 34 “Onye ọ bụla n’ime ha agakwaghị akụziri enyi ya na nwanne ya,+ sị, ‘Maranụ Jehova!’+ n’ihi na ha niile ga-amara m, malite n’onye kasị nta n’ime ha ruo n’onye kasị ukwuu n’ime ha,”+ ka Jehova kwuru. “N’ihi na m ga-agbaghara ha njehie ha, agakwaghị m echeta mmehie ha.”+

  • Zekaraya 13:1
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 13 “N’ụbọchị ahụ,+ a ga-egwuru ụlọ Devid na ndị bi na Jeruselem olulu mmiri+ iji sachapụ ha mmehie+ na ihe na-asọ oyi.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya