2 Ihe E Mere 30:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Hezekaya gwakwara ndị Livaị niile, bụ́ ndị ji ezi uche na-ejere Jehova ozi,+ okwu ruru ha n’obi.+ Ha wee rie oriri ahụ a kara aka ruo ụbọchị asaa,+ na-achụ àjà udo+ ma na-ekwupụtara Jehova bụ́ Chineke ndị nna nna ha mmehie ha.+ Hosia 2:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 “‘Ya mere, lee, m gaje ime ka o kweta, m ga-emekwa ka ọ gaa n’ala ịkpa,+ m ga-agwa ya okwu ga-eru ya n’obi.+
22 Hezekaya gwakwara ndị Livaị niile, bụ́ ndị ji ezi uche na-ejere Jehova ozi,+ okwu ruru ha n’obi.+ Ha wee rie oriri ahụ a kara aka ruo ụbọchị asaa,+ na-achụ àjà udo+ ma na-ekwupụtara Jehova bụ́ Chineke ndị nna nna ha mmehie ha.+
14 “‘Ya mere, lee, m gaje ime ka o kweta, m ga-emekwa ka ọ gaa n’ala ịkpa,+ m ga-agwa ya okwu ga-eru ya n’obi.+