2 Ihe E Mere 30:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Hezekaya gbara ndị Livaị niile ume,* bụ́ ndị na-ejere Jehova ozi otú na-egosi na ha ma ihe. Ha mekwara ememme ahụ ụbọchị asaa,+ na-achụ àjà udo,+ na-ekelekwa Jehova bụ́ Chineke ndị nna nna ha.
22 Hezekaya gbara ndị Livaị niile ume,* bụ́ ndị na-ejere Jehova ozi otú na-egosi na ha ma ihe. Ha mekwara ememme ahụ ụbọchị asaa,+ na-achụ àjà udo,+ na-ekelekwa Jehova bụ́ Chineke ndị nna nna ha.