2 Ihe E Mere 30:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Hezekaya gwakwara ndị Livaị niile, bụ́ ndị ji ezi uche na-ejere Jehova ozi,+ okwu ruru ha n’obi.+ Ha wee rie oriri ahụ a kara aka ruo ụbọchị asaa,+ na-achụ àjà udo+ ma na-ekwupụtara Jehova bụ́ Chineke ndị nna nna ha mmehie ha.+
22 Hezekaya gwakwara ndị Livaị niile, bụ́ ndị ji ezi uche na-ejere Jehova ozi,+ okwu ruru ha n’obi.+ Ha wee rie oriri ahụ a kara aka ruo ụbọchị asaa,+ na-achụ àjà udo+ ma na-ekwupụtara Jehova bụ́ Chineke ndị nna nna ha mmehie ha.+