Abụ Ọma 15:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Jehova, ònye ga-abụ ọbịa n’ụlọikwuu gị?+Ònye ga-ebi n’ugwu nsọ gị?+ Abụ Ọma 135:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 N’ihi na Jaa ahọrọwo Jekọb ka ọ bụrụ nke ya,+Họrọkwa Izrel ka ọ bụrụ ihe onwunwe ya pụrụ iche.+