Abụ Ọma 46:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 46 Chineke bụ ebe mgbaba anyị na ike anyị,+Onye dị njikere inyere anyị aka n’oge nsogbu.+ Abụ Ọma 71:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’ihi na gị onwe gị, Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova, bụ olileanya m+ na obi ike m malite n’oge m bụ nwata.+
5 N’ihi na gị onwe gị, Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova, bụ olileanya m+ na obi ike m malite n’oge m bụ nwata.+