Abụ Ọma 107:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ka ha chụọkwa àjà ekele,+Jirikwa mkpu ọṅụ kọsaa ọrụ ya.+ Abụ Ọma 118:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Agaghị m anwụ, kama m ga na-adị ndụ,+Ka m wee kọsaa ọrụ Jaa.+