Abụ Ọma 9:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Bụkuonụ Jehova, bụ́ onye bi na Zayọn,+ abụ olu ụtọ;Kọsaanụ ọrụ ya n’etiti ndị dị iche iche.+ Abụ Ọma 73:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Ma mụ onwe m, ịbịaru Chineke nso dị m mma.+Ọ bụ Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova ka m ji mere ebe mgbaba,+Ka m wee kọsaa ọrụ ya niile.+ Abụ Ọma 118:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Agaghị m anwụ, kama m ga na-adị ndụ,+Ka m wee kọsaa ọrụ Jaa.+
28 Ma mụ onwe m, ịbịaru Chineke nso dị m mma.+Ọ bụ Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova ka m ji mere ebe mgbaba,+Ka m wee kọsaa ọrụ ya niile.+