15 “Lee! Emewo m ka ị bụrụ ihe e ji eticha mkpụrụ,+ ngwá ọrụ dị ọhụrụ nke nwere ezé n’akụkụ ya abụọ, nke e ji eticha mkpụrụ. Ị ga-azọda ugwu ukwu dị iche iche, zọriekwa ha; ị ga-emekwa ka ugwu nta dị iche iche dị ka igbogbo ọka.+
62N’ihi Zayọn, m gaghị agba nkịtị,+ n’ihi Jeruselem,+ m gaghị anọ jụụ, ruo mgbe ezi omume ya nwuru dị ka ìhè,+ nzọpụta ya enwuokwa dị ka ọwa nke na-enwu ọkụ.+