Aịzaya 41:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Emeela m ka unu bụrụ ihe e ji eticha ọka,+Ya bụ, ngwá ọrụ ọhụrụ nke nwere ezé n’akụkụ ya abụọ, nke e ji eticha ọka. Unu ga-azọda ugwu ukwu dị iche iche, zọriekwa ha. Unu ga-emekwa ka ugwu nta dị iche iche dị ka mkpo ọka. Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 41:15 Amụma Aịsaịa II, p. 24-25
15 Emeela m ka unu bụrụ ihe e ji eticha ọka,+Ya bụ, ngwá ọrụ ọhụrụ nke nwere ezé n’akụkụ ya abụọ, nke e ji eticha ọka. Unu ga-azọda ugwu ukwu dị iche iche, zọriekwa ha. Unu ga-emekwa ka ugwu nta dị iche iche dị ka mkpo ọka.