Aịzaya 41:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 “Lee! Emewo m ka ị bụrụ ihe e ji eticha mkpụrụ,+ ngwá ọrụ dị ọhụrụ nke nwere ezé n’akụkụ ya abụọ, nke e ji eticha mkpụrụ. Ị ga-azọda ugwu ukwu dị iche iche, zọriekwa ha; ị ga-emekwa ka ugwu nta dị iche iche dị ka igbogbo ọka.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 41:15 Amụma Aịsaịa II, p. 24-25
15 “Lee! Emewo m ka ị bụrụ ihe e ji eticha mkpụrụ,+ ngwá ọrụ dị ọhụrụ nke nwere ezé n’akụkụ ya abụọ, nke e ji eticha mkpụrụ. Ị ga-azọda ugwu ukwu dị iche iche, zọriekwa ha; ị ga-emekwa ka ugwu nta dị iche iche dị ka igbogbo ọka.+