Aịzaya 8:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 sọrọkwa gafee Juda. Ọ ga-etojubiga ókè wee sọfere.+ Ọ ga-etoru n’olu.+ Ọ ga-agbasapụkwa nku ya+ jupụta ala gị dum, gị Ịmanuel!”+ Jeremaya 49:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Lee! Otu onye ga-efeli ma fedata n’ike dị ka ugo wee buru ihe,+ ọ ga-agbasakwa nku ya iburu Bọzra;+ n’ụbọchị ahụ, obi ndị dike nke Idọm ga-adị ka obi nwaanyị ime na-eme.”+
8 sọrọkwa gafee Juda. Ọ ga-etojubiga ókè wee sọfere.+ Ọ ga-etoru n’olu.+ Ọ ga-agbasapụkwa nku ya+ jupụta ala gị dum, gị Ịmanuel!”+
22 Lee! Otu onye ga-efeli ma fedata n’ike dị ka ugo wee buru ihe,+ ọ ga-agbasakwa nku ya iburu Bọzra;+ n’ụbọchị ahụ, obi ndị dike nke Idọm ga-adị ka obi nwaanyị ime na-eme.”+