Aịzaya 29:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 ya mere, lee, ọ bụ m ga-eme ndị a ihe dị ịtụnanya ọzọ,+ n’ụzọ dị ịtụnanya, ee, ihe dị ịtụnanya; amamihe nke ndị ha maara ihe ga-alakwa n’iyi, nghọta nke ndị ha nwere uche ga-ezo onwe ya.”+
14 ya mere, lee, ọ bụ m ga-eme ndị a ihe dị ịtụnanya ọzọ,+ n’ụzọ dị ịtụnanya, ee, ihe dị ịtụnanya; amamihe nke ndị ha maara ihe ga-alakwa n’iyi, nghọta nke ndị ha nwere uche ga-ezo onwe ya.”+