Jeremaya 8:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ihere emewo ndị maara ihe.+ Ụjọ atụwo ha, a ga-ejidekwa ha. Lee! Ha ajụwo okwu Jehova, olee ụdị amamihe ha nwere?+ Jọn 9:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 Jizọs wee sị: “Ọ bụ ikpe a+ mere m ji bịa n’ụwa a: ka ndị na-adịghị ahụ ụzọ wee hụ ụzọ,+ ka ndị na-ahụkwa ụzọ wee kpuo ìsì.”+ Ọrụ Ndịozi 28:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 sị: ‘Gakwuru ndị a, sị ha: “N’ịnụ ihe, unu ga-anụ ma unu agaghị aghọta ma ọlị; n’ilekwa anya, unu ga-ele anya ma unu agaghị ahụ ụzọ ma ọlị.+ Ndị Rom 1:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Ebe ọ bụ na ha achọghị ịmara Chineke dị ka ezi ihe ọmụma si dị,+ Chineke nyefere ha n’aka uche a jụrụ ajụ,+ ka ha wee na-eme ihe na-ekwesịghị ekwesị,+ 1 Ndị Kọrịnt 1:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 N’ihi na e dere, sị: “M ga-eme ka amamihe nke ndị maara ihe laa n’iyi,+ ọgụgụ isi nke ndị nwere ọgụgụ isi+ ka m ga-ajụkwa.”+
9 Ihere emewo ndị maara ihe.+ Ụjọ atụwo ha, a ga-ejidekwa ha. Lee! Ha ajụwo okwu Jehova, olee ụdị amamihe ha nwere?+
39 Jizọs wee sị: “Ọ bụ ikpe a+ mere m ji bịa n’ụwa a: ka ndị na-adịghị ahụ ụzọ wee hụ ụzọ,+ ka ndị na-ahụkwa ụzọ wee kpuo ìsì.”+
26 sị: ‘Gakwuru ndị a, sị ha: “N’ịnụ ihe, unu ga-anụ ma unu agaghị aghọta ma ọlị; n’ilekwa anya, unu ga-ele anya ma unu agaghị ahụ ụzọ ma ọlị.+
28 Ebe ọ bụ na ha achọghị ịmara Chineke dị ka ezi ihe ọmụma si dị,+ Chineke nyefere ha n’aka uche a jụrụ ajụ,+ ka ha wee na-eme ihe na-ekwesịghị ekwesị,+
19 N’ihi na e dere, sị: “M ga-eme ka amamihe nke ndị maara ihe laa n’iyi,+ ọgụgụ isi nke ndị nwere ọgụgụ isi+ ka m ga-ajụkwa.”+