1 Ihe E Mere 18:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 O wee debegasịa ndị agha na-eche nche n’Idọm, ndị Idọm niile wee ghọọ ndị na-ejere Devid ozi.+ Jehova wee na-azọpụta Devid n’ebe ọ bụla ọ gara.+ Abụ Ọma 37:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 N’ihi na Jehova hụrụ ikpe ziri ezi n’anya,+Ọ gaghịkwa ahapụ ndị na-eguzosi ike n’ebe ọ nọ.+ ע [Ayin]A ga-echebe ha ruo mgbe ebighị ebi;+Ma a ga-ebipụ ụmụ ndị ajọ omume.+ Abụ Ọma 60:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Anyị ga-enweta ike site n’enyemaka Chineke,+Ya onwe ya ga-azọdakwa ndị na-emegide anyị.+
13 O wee debegasịa ndị agha na-eche nche n’Idọm, ndị Idọm niile wee ghọọ ndị na-ejere Devid ozi.+ Jehova wee na-azọpụta Devid n’ebe ọ bụla ọ gara.+
28 N’ihi na Jehova hụrụ ikpe ziri ezi n’anya,+Ọ gaghịkwa ahapụ ndị na-eguzosi ike n’ebe ọ nọ.+ ע [Ayin]A ga-echebe ha ruo mgbe ebighị ebi;+Ma a ga-ebipụ ụmụ ndị ajọ omume.+