2 Samuel 10:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Dị ike, ka anyị nweekwa obi ike+ n’ihi ndị ala anyị nakwa n’ihi obodo niile nke Chineke anyị;+ Jehova ga-emekwa ihe dị mma n’anya ya.”+ Abụ Ọma 18:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Ọ bụ ezi Chineke kere m ike n’úkwù,+Ọ ga-emekwa ka ụzọ m zuo okè,+ Abụ Ọma 108:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Anyị ga-enweta ike site n’enyemaka Chineke,+Ya onwe ya ga-azọdakwa ndị na-emegide anyị.+
12 Dị ike, ka anyị nweekwa obi ike+ n’ihi ndị ala anyị nakwa n’ihi obodo niile nke Chineke anyị;+ Jehova ga-emekwa ihe dị mma n’anya ya.”+
32 Ọ bụ ezi Chineke kere m ike n’úkwù,+Ọ ga-emekwa ka ụzọ m zuo okè,+ Abụ Ọma 108:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Anyị ga-enweta ike site n’enyemaka Chineke,+Ya onwe ya ga-azọdakwa ndị na-emegide anyị.+