2 Samuel 22:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Ezi Chineke bụ ebe m e wusiri ike,+Ọ ga-emekwa ka ụzọ m zuo okè,+ Aịzaya 26:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ụzọ onye ezi omume ziri ezi.+ Ebe ọ bụ na i ziri ezi, ị ga-eme ka ụzọ onye ezi omume dị larịị.+