14 Ha ga-efedata n’ubu ndị Filistia n’ebe ọdịda anyanwụ;+ ha ga-agbakọ aka bukọrọ ihe ụmụ Ebe Ọwụwa Anyanwụ.+ Ha ga-esetị aka ha megide Idọm na Moab.+ Ụmụ Amọn ga-abụkwa ndị ha na-achị.+
19 Ha ga-enwetakwa Negeb, ọbụna ógbè Isọ+ bụ́ ugwu ugwu, nwetakwa Shefila na ala ndị Filistia.+ Ha ga-enweta ala Ifrem,+ nwetakwa ala Sameria;+ Benjamin ga-enwetakwa Gilied.+