Aịzaya 9:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Siria ga-esi n’ebe ọwụwa anyanwụ,+ ndị Filistia ga-esikwa n’azụ,+ ha ga-emeghe ọnụ ripịa Izrel.+ N’ihi ihe a dum, iwe ya adajụbeghị, kama aka ya ka setịrị esetị.+
12 Siria ga-esi n’ebe ọwụwa anyanwụ,+ ndị Filistia ga-esikwa n’azụ,+ ha ga-emeghe ọnụ ripịa Izrel.+ N’ihi ihe a dum, iwe ya adajụbeghị, kama aka ya ka setịrị esetị.+