2 Ihe E Mere 28:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ma ndị Filistia+ wakporo obodo ndị dị na Shefila+ na Negeb+ nke Juda wee weghara Bet-shimesh+ na Aịjalọn+ na Gedirọt+ na Soko+ na obodo nta ya niile, na Timna+ na obodo nta ya niile, na Gimzo na obodo nta ya niile; ha wee biri n’ebe ahụ.
18 Ma ndị Filistia+ wakporo obodo ndị dị na Shefila+ na Negeb+ nke Juda wee weghara Bet-shimesh+ na Aịjalọn+ na Gedirọt+ na Soko+ na obodo nta ya niile, na Timna+ na obodo nta ya niile, na Gimzo na obodo nta ya niile; ha wee biri n’ebe ahụ.