Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Diuterọnọmi 1:7
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 7 Tụgharịanụ, kwalie banye n’ógbè ndị Amọraịt+ nke bụ́ ugwu ugwu nakwa n’ala niile ha na ha gbara agbata obi n’Araba,+ bụ́ ógbè bụ́ ugwu ugwu+ nakwa Shefila na Negeb+ na ala dị n’ụsọ oké osimiri,+ bụ́ ala ndị Kenan,+ nakwa Lebanọn,+ ruo n’osimiri ukwu, bụ́ osimiri Yufretis.+

  • Joshụa 9:1
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 9 O wee ruo na ngwa ngwa ndị eze+ niile bụ́ ndị bi n’ofe Jọdan nke dị n’ógbè bụ́ ugwu ugwu nakwa na Shefila nakwa n’akụkụ dum nke Osimiri Ukwu+ nakwa n’ihu Lebanọn,+ ndị Het+ na ndị Amọraịt, ndị Kenan,+ ndị Perizaịt,+ ndị Haịvaịt na ndị Jibọs,+ nụrụ ya,

  • 2 Ihe E Mere 26:10
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 10 O wee wuo ụlọ nche+ n’ala ịkpa, gwuokwa ọtụtụ olulu mmiri (n’ihi na o nwere ọtụtụ anụ ụlọ), o mekwara otú ahụ na Shefila+ nakwa n’ala dị larịị. O nwere ndị ọrụ ubi na ndị na-arụ ọrụ n’ubi vaịn n’ugwu nakwa na Kamel, n’ihi na o nwere mmasị n’ọrụ ubi.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya