21Onye Kenan, bụ́ eze Erad,+ onye biri na Negeb,+ wee nụ na Izrel esiwo n’ụzọ Atarim bịa, o wee malite ibuso Izrel agha wee dọrọ ụfọdụ n’ime ha n’agha.
7 Ha wee bịarute n’ebe e wusiri ike nke dị na Taya+ nakwa n’obodo niile nke ndị Haịvaịt+ nakwa nke ndị Kenan wee rute ebe ha ga-ejedebe na Negeb+ nke Juda, na Bia-shiba.+