Joshụa 9:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ndị Izrel wee sị ndị Haịvaịt:+ “Ma eleghị anya, ọ bụ gburugburu ebe a ka unu bi. Oleekwanụ otú anyị na unu ga-esi agba ndụ?”+ Joshụa 11:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ọ dịghị obodo mere ka udo dịrị n’etiti ha na ụmụ Izrel ma e wezụga ndị Haịvaịt+ bi na Gibiọn.+ Ha lụtara obodo ndị nke ọzọ niile n’agha.+
7 Ndị Izrel wee sị ndị Haịvaịt:+ “Ma eleghị anya, ọ bụ gburugburu ebe a ka unu bi. Oleekwanụ otú anyị na unu ga-esi agba ndụ?”+
19 Ọ dịghị obodo mere ka udo dịrị n’etiti ha na ụmụ Izrel ma e wezụga ndị Haịvaịt+ bi na Gibiọn.+ Ha lụtara obodo ndị nke ọzọ niile n’agha.+