Joshụa 9:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ha na Jọshụa wee mee udo,+ gbaakwa ndụ ka ọ hapụ ha ndụ, ndị isi+ nke nzukọ ahụ wee ṅụọrọ ha iyi.+ Joshụa 10:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 “Bịanụ nyere m aka ka anyị bibie Gibiọn, n’ihi na o mewo ka ya na Jọshụa na ụmụ Izrel dịrị n’udo.”+
15 Ha na Jọshụa wee mee udo,+ gbaakwa ndụ ka ọ hapụ ha ndụ, ndị isi+ nke nzukọ ahụ wee ṅụọrọ ha iyi.+
4 “Bịanụ nyere m aka ka anyị bibie Gibiọn, n’ihi na o mewo ka ya na Jọshụa na ụmụ Izrel dịrị n’udo.”+