Joshụa 11:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ọ dịghị obodo mere ka udo dịrị n’etiti ha na ụmụ Izrel ma e wezụga ndị Haịvaịt+ bi na Gibiọn.+ Ha lụtara obodo ndị nke ọzọ niile n’agha.+
19 Ọ dịghị obodo mere ka udo dịrị n’etiti ha na ụmụ Izrel ma e wezụga ndị Haịvaịt+ bi na Gibiọn.+ Ha lụtara obodo ndị nke ọzọ niile n’agha.+