Joshụa 9:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ndị Izrel wee sị ndị Haịvaịt:+ “Ma eleghị anya, ọ bụ gburugburu ebe a ka unu bi. Oleekwanụ otú anyị na unu ga-esi agba ndụ?”+
7 Ndị Izrel wee sị ndị Haịvaịt:+ “Ma eleghị anya, ọ bụ gburugburu ebe a ka unu bi. Oleekwanụ otú anyị na unu ga-esi agba ndụ?”+