Joshụa 15:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ókè ya bidoro na Beala gaa gburugburu n’ebe ọdịda anyanwụ ruo n’Ugwu Sia, gaferekwa ruo ná mkpọda Ugwu Jierim n’ebe ugwu, ya bụ, Kesalọn; o wee gbadaa ruo Bet-shimesh+ ma gafee ruo Timna.+ 1 Samuel 6:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Unu ga na-elekwa anya: ọ bụrụ na ọ gbagowe n’ụzọ gara n’ókèala ya, ruo Bet-shimesh,+ ọ bụ ya mere anyị oké ihe ọjọọ a; ma ọ bụrụ na ọ gaghị n’ebe ahụ, anyị ga-amara na ọ bụghị aka ya metụrụ anyị; ọ bụ ihe mberede+ dakwasịrị anyị.”
10 Ókè ya bidoro na Beala gaa gburugburu n’ebe ọdịda anyanwụ ruo n’Ugwu Sia, gaferekwa ruo ná mkpọda Ugwu Jierim n’ebe ugwu, ya bụ, Kesalọn; o wee gbadaa ruo Bet-shimesh+ ma gafee ruo Timna.+
9 Unu ga na-elekwa anya: ọ bụrụ na ọ gbagowe n’ụzọ gara n’ókèala ya, ruo Bet-shimesh,+ ọ bụ ya mere anyị oké ihe ọjọọ a; ma ọ bụrụ na ọ gaghị n’ebe ahụ, anyị ga-amara na ọ bụghị aka ya metụrụ anyị; ọ bụ ihe mberede+ dakwasịrị anyị.”