Joshụa 19:43 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 43 na Ilọn na Timna+ na Ekrọn,+ Ndị Ikpe 14:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 O wee gbagoo gwa nna ya na nne ya, sị: “Ọ dị otu nwaanyị m hụrụ na Timna n’ime ụmụ nwaanyị ndị Filistia, lụtaranụ m ya.”+ 2 Ihe E Mere 28:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ma ndị Filistia+ wakporo obodo ndị dị na Shefila+ na Negeb+ nke Juda wee weghara Bet-shimesh+ na Aịjalọn+ na Gedirọt+ na Soko+ na obodo nta ya niile, na Timna+ na obodo nta ya niile, na Gimzo na obodo nta ya niile; ha wee biri n’ebe ahụ.
2 O wee gbagoo gwa nna ya na nne ya, sị: “Ọ dị otu nwaanyị m hụrụ na Timna n’ime ụmụ nwaanyị ndị Filistia, lụtaranụ m ya.”+
18 Ma ndị Filistia+ wakporo obodo ndị dị na Shefila+ na Negeb+ nke Juda wee weghara Bet-shimesh+ na Aịjalọn+ na Gedirọt+ na Soko+ na obodo nta ya niile, na Timna+ na obodo nta ya niile, na Gimzo na obodo nta ya niile; ha wee biri n’ebe ahụ.