Jenesis 36:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Isọ wee biri n’ógbè Sia bụ́ ugwu ugwu.+ Isọ bụ Idọm.+ Joshụa 24:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 M wee nye Aịzik Jekọb na Isọ.+ E mesịa, m nyere Isọ Ugwu Sia ka ọ bụrụ nke ya;+ Jekọb na ụmụ ya wee gbadaa Ijipt.+
4 M wee nye Aịzik Jekọb na Isọ.+ E mesịa, m nyere Isọ Ugwu Sia ka ọ bụrụ nke ya;+ Jekọb na ụmụ ya wee gbadaa Ijipt.+