Ọnụ Ọgụgụ 24:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 M ga-ahụ ya,+ ma ọ bụghị ugbu a;M ga-ahụ ya, ma ọ bụghị n’ebe dị nso.Kpakpando+ ga-esi na Jekọb pụta,Mkpanaka eze ga-esikwa n’Izrel pụta.+Ọ ga-etiwa agba ntị abụọ nke Moab,+Tiwaakwa okpokoro isi nke ụmụ mbibi niile. 2 Samuel 8:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 O wee merie ndị Moab,+ ma jiri ụdọ e ji atụ̀ ihe tụọ ha, o mere ka ha dinara ala ka o wee jiri ụdọ ahụ tụta ụzọ abụọ ka e gbuo ha, tụtakwa otu ụzọ zuru ezu ka e debe ha ndụ;+ ndị Moab wee ghọọ ndị na-ejere Devid ozi+ ka ha wee na-atụrụ ya ụtụ.+ Abụ Ọma 108:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Moab+ bụ ite m ji asa ihe.+M ga-atụba akpụkpọ ụkwụ m+ n’Idọm.+M ga-eti mkpu mmeri+ n’isi Filistia.”+
17 M ga-ahụ ya,+ ma ọ bụghị ugbu a;M ga-ahụ ya, ma ọ bụghị n’ebe dị nso.Kpakpando+ ga-esi na Jekọb pụta,Mkpanaka eze ga-esikwa n’Izrel pụta.+Ọ ga-etiwa agba ntị abụọ nke Moab,+Tiwaakwa okpokoro isi nke ụmụ mbibi niile.
2 O wee merie ndị Moab,+ ma jiri ụdọ e ji atụ̀ ihe tụọ ha, o mere ka ha dinara ala ka o wee jiri ụdọ ahụ tụta ụzọ abụọ ka e gbuo ha, tụtakwa otu ụzọ zuru ezu ka e debe ha ndụ;+ ndị Moab wee ghọọ ndị na-ejere Devid ozi+ ka ha wee na-atụrụ ya ụtụ.+
9 Moab+ bụ ite m ji asa ihe.+M ga-atụba akpụkpọ ụkwụ m+ n’Idọm.+M ga-eti mkpu mmeri+ n’isi Filistia.”+