Ọpụpụ 15:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ndị dị iche iche ga-anụ ya,+ ha ga-ama jijiji;+Ime+ ga-eme ndị bi na Filistia. 2 Samuel 21:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Agha wee daa ọzọ n’etiti ndị Filistia+ na ndị Izrel. Devid na ndị na-ejere ya ozi wee gbadaa buso ndị Filistia agha; ike wee gwụ Devid.
15 Agha wee daa ọzọ n’etiti ndị Filistia+ na ndị Izrel. Devid na ndị na-ejere ya ozi wee gbadaa buso ndị Filistia agha; ike wee gwụ Devid.