2 Ndị Eze 3:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ma Misha+ eze Moab ghọrọ onye na-akpa atụrụ, ọ na-ejikwa otu narị puku ụmụ atụrụ na otu narị puku ebule a na-akpachaghị ajị akwụ eze Izrel ụgwọ. 2 Ihe E Mere 26:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ndị Amọn+ wee malite ịtụrụ Ọzaya ụtụ.+ Ka oge na-aga, ude ya+ ruru Ijipt, n’ihi na ọ kpara ike dị nnọọ ukwuu. Abụ Ọma 72:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ndị eze Tashish na ndị eze agwaetiti dị iche iche+—Ha ga-atụ ụtụ.+Ndị eze Shiba na ndị eze Siba—Ha ga-eweta onyinye.+
4 Ma Misha+ eze Moab ghọrọ onye na-akpa atụrụ, ọ na-ejikwa otu narị puku ụmụ atụrụ na otu narị puku ebule a na-akpachaghị ajị akwụ eze Izrel ụgwọ.
8 Ndị Amọn+ wee malite ịtụrụ Ọzaya ụtụ.+ Ka oge na-aga, ude ya+ ruru Ijipt, n’ihi na ọ kpara ike dị nnọọ ukwuu.
10 Ndị eze Tashish na ndị eze agwaetiti dị iche iche+—Ha ga-atụ ụtụ.+Ndị eze Shiba na ndị eze Siba—Ha ga-eweta onyinye.+