2 Ndị Eze 3:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 N’ikpeazụ, ọ kpọọrọ ọkpara ya bụ́ onye gaje ịchị n’ọnọdụ ya wee chụọ ya n’àjà+ n’elu mgbidi dị ka àjà nsure ọkụ. E wee weso Izrel oké iwe, nke mere na ha kwụsịrị ibuso ya agha wee laghachi n’ala ha.
27 N’ikpeazụ, ọ kpọọrọ ọkpara ya bụ́ onye gaje ịchị n’ọnọdụ ya wee chụọ ya n’àjà+ n’elu mgbidi dị ka àjà nsure ọkụ. E wee weso Izrel oké iwe, nke mere na ha kwụsịrị ibuso ya agha wee laghachi n’ala ha.