Jenesis 19:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 Nke nta mụkwara nwa nwoke wee gụọ ya Ben-amị. Ọ bụ ya bụ nna ndị Amọn+ ruo taa. Ndị Ikpe 11:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 wee sị ya: “Nke a bụ ihe Jefta kwuru, ‘Izrel ewereghị ala Moab+ na ala ụmụ Amọn.+