2 Samuel 8:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 O wee debe ndị agha na-eche nche n’Idọm.+ O debere ndị agha na-eche nche n’Idọm dum, ndị Idọm niile wee ghọọ ndị na-ejere Devid ozi;+ Jehova wee na-azọpụta Devid n’ebe ọ bụla ọ gara.+
14 O wee debe ndị agha na-eche nche n’Idọm.+ O debere ndị agha na-eche nche n’Idọm dum, ndị Idọm niile wee ghọọ ndị na-ejere Devid ozi;+ Jehova wee na-azọpụta Devid n’ebe ọ bụla ọ gara.+