29 N’oge ahụ, ha gburu ndị Moab, ihe dị ka puku ndị ikom iri,+ onye ọ bụla nke gbasiri ike,+ onye ọ bụla nke bụkwa dike; ọ dịghị otu onye n’ime ha gbapụrụnụ.+
47 Sọl wee malite ịchị Izrel,+ na-ebuso ndị iro ya niile agha gbaa gburugburu, Moab+ na ụmụ Amọn+ na Idọm+ na ndị eze Zoba+ nakwa ndị Filistia;+ ebe ọ bụla o chere ihu, ya alaa ha n’iyi.+