Levitikọs 26:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Mmadụ ise n’ime unu ga-achụ otu narị mmadụ ọsọ, otu narị mmadụ n’ime unu ga-achụ puku mmadụ iri ọsọ, ndị iro unu ga-adakwa n’ihu unu site ná mma agha.+ Diuterọnọmi 28:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 “Jehova ga-eme ka e merie ndị iro gị n’ihu gị, bụ́ ndị na-ebuso gị agha.+ Ha ga-esi n’otu ụzọ pụta ibuso gị agha, ma ha ga-esi n’ụzọ asaa gbapụ n’ihu gị.+
8 Mmadụ ise n’ime unu ga-achụ otu narị mmadụ ọsọ, otu narị mmadụ n’ime unu ga-achụ puku mmadụ iri ọsọ, ndị iro unu ga-adakwa n’ihu unu site ná mma agha.+
7 “Jehova ga-eme ka e merie ndị iro gị n’ihu gị, bụ́ ndị na-ebuso gị agha.+ Ha ga-esi n’otu ụzọ pụta ibuso gị agha, ma ha ga-esi n’ụzọ asaa gbapụ n’ihu gị.+