13 Esa na ndị so ya wee chụrụ ha ruo Gira,+ e wee na-egbu ndị Itiopia ruo mgbe ọ na-enweghị onye ọ bụla n’ime ha fọrọ ndụ; n’ihi na e tipịasịrị ha n’ihu Jehova+ nakwa n’ihu ndị agha ya.+ E mesịa, ha bukọọrọ ihe nkwata dị nnọọ ukwuu.+
34 bụrụ ndị ọkụ na-emeghị ihe ọ bụla,+ gbanahụ ihu mma agha,+ bụrụ ndị e mere ka ha dị ike mgbe ha na-adịghị ike,+ bụrụ ndị dike n’agha,+ mee ka ụsụụ ndị agha ndị mba ọzọ gbaa ọsọ.+