Ndị Ikpe 16:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Samsịn+ wee kpọkuo Jehova,+ sị: “Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova, biko, cheta m,+ biko, nye m ike,+ naanị otu ugboro a, gị ezi Chineke, ka m bọọrọ onwe m ọbọ n’ahụ́ ndị Filistia maka otu n’ime anya m abụọ.”+ 1 Ndị Eze 18:46 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 46 Aka Jehova dịkwasịrị Ịlaịja,+ o wee kee ájị̀ n’úkwù,+ buru Ehab ụzọ gbaruo Jezril.+
28 Samsịn+ wee kpọkuo Jehova,+ sị: “Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova, biko, cheta m,+ biko, nye m ike,+ naanị otu ugboro a, gị ezi Chineke, ka m bọọrọ onwe m ọbọ n’ahụ́ ndị Filistia maka otu n’ime anya m abụọ.”+