Ndị Ikpe 16:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ndị Filistia wee jide ya, ghụpụ ya anya abụọ,+ kpọrọ ya gbadaa Geza,+ tụọkwa ya ịgà abụọ e ji ọla kọpa mee;+ o wee ghọọ onye na-egwe nri+ n’ụlọ mkpọrọ.+ Abụ Ọma 58:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Onye ezi omume ga-aṅụrị ọṅụ n’ihi na ọ hụwo ọbọ a bọrọ.+Ọ ga-eji ọbara onye ajọ omume saa ụkwụ ya.+ Abụ Ọma 143:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 N’obiọma gị, mechie ọnụ ndị iro m;+Bibiekwa ndị niile na-ebuso mkpụrụ obi m iro,+N’ihi na abụ m ohu gị.+
21 Ndị Filistia wee jide ya, ghụpụ ya anya abụọ,+ kpọrọ ya gbadaa Geza,+ tụọkwa ya ịgà abụọ e ji ọla kọpa mee;+ o wee ghọọ onye na-egwe nri+ n’ụlọ mkpọrọ.+
10 Onye ezi omume ga-aṅụrị ọṅụ n’ihi na ọ hụwo ọbọ a bọrọ.+Ọ ga-eji ọbara onye ajọ omume saa ụkwụ ya.+
12 N’obiọma gị, mechie ọnụ ndị iro m;+Bibiekwa ndị niile na-ebuso mkpụrụ obi m iro,+N’ihi na abụ m ohu gị.+