Abụ Ọma 52:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ndị ezi omume ga-ahụ ya wee tụọ egwu,+Ha ga-achịkwa ya ọchị.+ Abụ Ọma 64:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Onye ezi omume ga-aṅụrị ọṅụ n’ime Jehova, gbabakwa n’ime ya;+Ndị niile obi ha ziri ezi ga na-anyakwa isi.+ Abụ Ọma 107:42 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 42 Ndị ziri ezi na-ahụ ihe ndị a wee ṅụrịa ọṅụ;+Ma a ga-emechi ndị ajọ omume niile ọnụ.+ Ezikiel 25:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 M ga-abọ ọbọ dị ukwuu n’ahụ́ ha, baakwara ha oké mba;+ ha ga-amarakwa na mụ onwe m bụ Jehova mgbe m bọrọ ọbọ n’ahụ́ ha.”’”+ Mkpughe 18:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 “Ṅụrịa ọṅụ, gị eluigwe,+ na unu ndị nsọ+ na unu ndịozi+ na unu ndị amụma n’ihi ihe mere ya, n’ihi na Chineke amawo ya ikpe ma nye ya ntaramahụhụ n’ihi unu!”+
10 Onye ezi omume ga-aṅụrị ọṅụ n’ime Jehova, gbabakwa n’ime ya;+Ndị niile obi ha ziri ezi ga na-anyakwa isi.+
17 M ga-abọ ọbọ dị ukwuu n’ahụ́ ha, baakwara ha oké mba;+ ha ga-amarakwa na mụ onwe m bụ Jehova mgbe m bọrọ ọbọ n’ahụ́ ha.”’”+
20 “Ṅụrịa ọṅụ, gị eluigwe,+ na unu ndị nsọ+ na unu ndịozi+ na unu ndị amụma n’ihi ihe mere ya, n’ihi na Chineke amawo ya ikpe ma nye ya ntaramahụhụ n’ihi unu!”+