7 Ma ọ dịghị onye ọ bụla n’ime ụmụ Izrel nkịta ga-agbọ ụja, malite na mmadụ ruo n’anụmanụ;+ ka unu wee mara na Jehova nwere ike ịkpa ókè n’agbata ndị Ijipt na ụmụ Izrel.’+
19 Ma anyị maara na ihe niile Iwu+ ahụ na-ekwu, ọ bụ ndị nọ n’okpuru Iwu ahụ ka ọ na-agwa, ka e wee mechie ọnụ niile,+ ka Chineke wee nye ụwa dum+ ntaramahụhụ.+