Job 22:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ndị ezi omume ga-ahụ ya ma ṅụrịa ọṅụ,+Onye aka ya dị ọcha ga-akwa ha emo, sị: Abụ Ọma 52:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ndị ezi omume ga-ahụ ya wee tụọ egwu,+Ha ga-achịkwa ya ọchị.+ Abụ Ọma 58:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Onye ezi omume ga-aṅụrị ọṅụ n’ihi na ọ hụwo ọbọ a bọrọ.+Ọ ga-eji ọbara onye ajọ omume saa ụkwụ ya.+
19 Ndị ezi omume ga-ahụ ya ma ṅụrịa ọṅụ,+Onye aka ya dị ọcha ga-akwa ha emo, sị: Abụ Ọma 52:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ndị ezi omume ga-ahụ ya wee tụọ egwu,+Ha ga-achịkwa ya ọchị.+ Abụ Ọma 58:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Onye ezi omume ga-aṅụrị ọṅụ n’ihi na ọ hụwo ọbọ a bọrọ.+Ọ ga-eji ọbara onye ajọ omume saa ụkwụ ya.+
10 Onye ezi omume ga-aṅụrị ọṅụ n’ihi na ọ hụwo ọbọ a bọrọ.+Ọ ga-eji ọbara onye ajọ omume saa ụkwụ ya.+