Abụ Ọma 68:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ka i wee jiri ọbara saa ụkwụ gị,+Ka ire nkịta gị niile wee keta òkè n’ọbara ndị iro.”+ Ilu 21:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Onye ajọ omume bụụrụ onye ezi omume ihe mgbapụta;+ onye na-aghọ aghụghọ bụkwaara ndị ziri ezi ihe mgbapụta.+ Mkpughe 14:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 E wee zọchaa mkpụrụ vaịn ahụ n’ebe nzọchapụta mmanya nke dị n’azụ obodo,+ ọbara wee si n’ebe nzọchapụta mmanya ahụ na-asọpụta, tookwa ruo n’eriri e kere ịnyịnya n’olu,+ ruo ebe dị otu puku na narị fọlọng isii.*+
18 Onye ajọ omume bụụrụ onye ezi omume ihe mgbapụta;+ onye na-aghọ aghụghọ bụkwaara ndị ziri ezi ihe mgbapụta.+
20 E wee zọchaa mkpụrụ vaịn ahụ n’ebe nzọchapụta mmanya nke dị n’azụ obodo,+ ọbara wee si n’ebe nzọchapụta mmanya ahụ na-asọpụta, tookwa ruo n’eriri e kere ịnyịnya n’olu,+ ruo ebe dị otu puku na narị fọlọng isii.*+