Ilu 11:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ọ bụ onye ezi omume ka a na-anapụta ọbụna n’ahụhụ,+ onye ajọ omume na-abatakwa n’ọnọdụ ya.+ Aịzaya 43:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 N’ihi na ị dị oké ọnụ ahịa n’anya m,+ a gụọla gị n’onye kwesịrị nsọpụrụ, m hụkwara gị n’anya.+ M ga-ewere ndị mmadụ gbanweta gị, werekwa mba dị iche iche gbanweta mkpụrụ obi gị.+
4 N’ihi na ị dị oké ọnụ ahịa n’anya m,+ a gụọla gị n’onye kwesịrị nsọpụrụ, m hụkwara gị n’anya.+ M ga-ewere ndị mmadụ gbanweta gị, werekwa mba dị iche iche gbanweta mkpụrụ obi gị.+