Diuterọnọmi 7:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Kama ọ bụ n’ihi na Jehova hụrụ unu n’anya,+ nakwa na ọ na-edebe iyi ọ ṅụụrụ nna nna unu hà,+ mere Jehova ji jiri aka dị ike kpọpụta unu,+ ka o wee napụta unu n’ụlọ ndị ohu,+ n’aka Fero eze Ijipt. Jeremaya 31:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Jehova si n’ebe dị anya pụta ìhè n’ihu m, sị: “Enwere m ịhụnanya na-adịru mgbe ebighị ebi n’ebe ị nọ.+ Ọ bụ ya mere m ji were obiọma* dọta gị.+
8 Kama ọ bụ n’ihi na Jehova hụrụ unu n’anya,+ nakwa na ọ na-edebe iyi ọ ṅụụrụ nna nna unu hà,+ mere Jehova ji jiri aka dị ike kpọpụta unu,+ ka o wee napụta unu n’ụlọ ndị ohu,+ n’aka Fero eze Ijipt.
3 Jehova si n’ebe dị anya pụta ìhè n’ihu m, sị: “Enwere m ịhụnanya na-adịru mgbe ebighị ebi n’ebe ị nọ.+ Ọ bụ ya mere m ji were obiọma* dọta gị.+