Mkpughe 14:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 A zọchakwara mkpụrụ vaịn ahụ n’ebe a na-azọchapụta mmanya nke dị n’azụ obodo, ọbara esikwa ebe ahụ na-asọpụta, tookwa ruo n’eriri e kere ịnyịnya n’olu, ruo ebe dị ihe dị ka narị kilomita abụọ na iri itoolu na isii (296).* Mkpughe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 14:20 Mmezu Mkpughe, p. 212-214
20 A zọchakwara mkpụrụ vaịn ahụ n’ebe a na-azọchapụta mmanya nke dị n’azụ obodo, ọbara esikwa ebe ahụ na-asọpụta, tookwa ruo n’eriri e kere ịnyịnya n’olu, ruo ebe dị ihe dị ka narị kilomita abụọ na iri itoolu na isii (296).*