Mkpughe 14:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 E wee zọchaa mkpụrụ vaịn ahụ n’ebe nzọchapụta mmanya nke dị n’azụ obodo,+ ọbara wee si n’ebe nzọchapụta mmanya ahụ na-asọpụta, tookwa ruo n’eriri e kere ịnyịnya n’olu,+ ruo ebe dị otu puku na narị fọlọng isii.*+ Mkpughe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 14:20 Mmezu Mkpughe, p. 212-214
20 E wee zọchaa mkpụrụ vaịn ahụ n’ebe nzọchapụta mmanya nke dị n’azụ obodo,+ ọbara wee si n’ebe nzọchapụta mmanya ahụ na-asọpụta, tookwa ruo n’eriri e kere ịnyịnya n’olu,+ ruo ebe dị otu puku na narị fọlọng isii.*+